Zekaraya 1:4 BIU

[4] Unu adịla ka ndị nna unu ha, ndị amụma mbụ kpọrọ oku si, Otu a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara: ‘Sitenụ nʼụzọ ọjọọ unu na ajọ omume unu chigharịa’ ma ha achọghị ịnụ maọbụ gee m ntị, otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.