Zekaraya 1:3 BIU

[3] Nʼihi ya, gwa ha, ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, na-ekwu. ‘Lọghachikwutenụ m,’ otu a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara, ‘Mụ onwe m kwa ga-alọghachikwute unu.’ Ọ bụ ihe ONYENWE ANYỊ Onye pụrụ ime ihe niile, na-ekwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.