Zekaraya 1:12 BIU

[12] Mgbe ahụ, mmụọ ozi nke ONYENWE ANYỊ sịrị, “ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, ọ bụ ruo ole mgbe ka ị ga-anọgide hapụ imere Jerusalem na obodo niile nke Juda ebere, bụ obodo ị na-eweso iwe iri afọ asaa ndị a gara aga?”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.