Zekaraya 12:8 BIU

[8] Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYỊ ga-echebe ndị bi na Jerusalem, mee ka ọ bụladị ndị na-asọ ngọngọ nʼetiti ha dịrị ike dịka Devid. Ụlọ Devid ga-adịkwa ka Chineke, dịka Mmụọ ozi ONYENWE ANYỊ, onye na-eje nʼihu ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.