Zekaraya 12:1 BIU

[1] Nke a bụ okwu nke ONYENWE ANYỊ banyere Izrel. Ọ bụ amụma. ONYENWE ANYỊ, onye gbasapụrụ eluigwe niile, onye tọrọ ntọala ụwa, na onye kpụrụ mmụọ nke dị nʼime mmadụ, ekwupụtala, sị,

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.