Zekaraya 10:5 BIU

[5] Ha niile ga-ejikọta onwe ha ọnụ, dịka ndị bụ dike nʼagha, ha ga-azọda ndị iro ha nʼapịtị nke okporoụzọ niile. Nʼihi na ONYENWE ANYỊ nọnyeere ha, ha ga-alụgbukwa ndị iro niile na-agba ịnyịnya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.