Rut 2:4 BIU

[4] Nʼoge ahụ, Boaz nʼonwe ya si na Betlehem bịarute nʼubi ahụ, kelee ndị ahụ na-aghọ mkpụrụ nʼubi sị ha, “ONYENWE ANYỊ nọnyere unu.” Ha niile zakwara sị ya, “ONYENWE ANYỊ gọzie gị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.