Rut 2:12 BIU

[12] Ka ONYENWE ANYỊ kwụghachi gị ụgwọ ihe ọma ndị a i mere. Ka ONYENWE ANYỊ onye bụ Chineke Izrel, onye ị gbabara nʼokpuru nku ya izere ndụ kwụghachi gị nkwụghachi dị ukwu nʼihi ezi ọrụ gị niile.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.