Rut 1:8 BIU

[8] Mgbe ahụ, Naomi gwara ndị nwunye ụmụ ya abụọ okwu sị ha, “Ngwa, onye ọbụla nʼime unu laghachi nʼụlọ nne ya. Ka ONYENWE ANYỊ gosi unu obiọma dịka unu si gosi mụ onwe m, na ndị unu nwụrụ anwụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.