Nehum 1:3 BIU

[3] ONYENWE ANYỊ adịghị ewe iwe ọsịịsọ; ma ọ bụ onye ike ya dị ukwuu, ONYENWE ANYỊ agaghị ahapụ onye ikpe mara ka ọ laa na-enweghị ntaramahụhụ. Ụzọ ya dị nʼoke ikuku, na nʼoke ifufe, igwe ojii bụ uzuzu nke ụkwụ ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.