Nehum 1:2 BIU

[2] ONYENWE ANYỊ bụ onye ekworo, bụrụkwa Chineke na-abọ ọbọ. ONYENWE ANYỊ na-aga ịbọ ọbọ, ọnụma jukwara ya obi. ONYENWE ANYỊ na-abọ ọbọ nʼahụ ndị iro ya, oke ọnụma ya na-adịgidekwa megide ndị iro ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.