Nehemaya 9:3 BIU

[3] Ha guzokwara nʼebe ahụ ha nọ gụọ site nʼakwụkwọ iwu nke ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke ha ruo awa atọ. Ha jikwa awa atọ nke ọzọ kwupụta mmehie ha, na ife ONYENWE ANYỊ Chineke ha ofufe.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.