Nehemaya 8:6 BIU

[6] Mgbe ahụ, Ezra gọziri ONYENWE ANYỊ Chineke ukwu ahụ, mmadụ niile zakwara sị; “Amen! Amen!” Ha chịlịri aka ha abụọ elu, kpọọ isiala nye ONYENWE ANYỊ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.