Nehemaya 3:8 BIU

[8] Uziel nwa Hahaya, bụ ọkpụ ụzụ ọlaedo, doziri otu akụkụ. Onye na-eso ya bụ Hananaya, otu onye nʼime ndị na-eme mmanụ otite na-esi isi ọma, doziri nke na-esote nke ahụ. Ha doziri Jerusalem ruruo ya na Mgbidi Obosara.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.