Nehemaya 10:35 BIU

[35] “Anyị kpebikwara na mmadụ niile nʼotu nʼotu ga na-ewebata mkpụrụ mbụ nke ihe ubi ya nʼụlọnsọ ONYENWE ANYỊ, na mkpụrụ osisi ọbụla, maọbụ ihe ubi ndị ọzọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.