Maika 7:9 BIU

[9] Nʼihi na m emehiela megide ya, aga m anabatara onwe m ahụhụ nke ọnụma ONYENWE ANYỊ, tutu ruo mgbe ọ ga-ekpe ikpe m, mee ka m guzosie ike. Ọ ga-akpọpụta m nʼìhè; aga m elekwasịkwa ezi omume ya anya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.