Juel 2:32 BIU

[32] Ọ ga-erukwa na onye ọbụla nke na-akpọku aha ONYENWE ANYỊ ka a ga-azọpụta. Nʼihi na ọ bụ nʼelu ugwu Zayọn, na nʼime Jerusalem ka mgbapụta ga-adị, dịka ONYENWE ANYỊ kwuru ya. Mgbapụta a ga-adịkwara ndị fọdụrụ ndụ, bụ ndị ahụ ONYENWE ANYỊ na-akpọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.