Juel 2:26 BIU

[26] Unu ga-eri ka unu siri chọọ, rijuchaa afọ, unu ga-etokwa ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu, onye rụrụ ọrụ ebube ndị a nʼihi unu. Ọ dịkwaghị mgbe ọzọ ihere ga-eme ndị m.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.