Juel 1:9 BIU

[9] Akwụsịla iwebata onyinye ọka na onyinye mmanya nʼụlọ ONYENWE ANYỊ. Ndị nchụaja na-eru ụjụ, bụ ndị ahụ na-eje ozi nʼihu ONYENWE ANYỊ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.