Joshua 9:9 BIU

[9] Ha zara ya sị, “Ala anyị, ebe ndị ohu gị si bịa dị anya nke ukwuu. Anyị bịara nʼihi na anyị anụla akụkọ banyere ONYENWE ANYỊ Chineke unu, na ihe niile o mere nʼIjipt.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.