Joshua 9:27 BIU

[27] Joshua mere ha ndị ọwa nkụ na ndị ose mmiri nye ụmụ Izrel, na ịhụkwa banyere ihe ndị dị mkpa nʼebe ịchụ aja ONYENWE ANYỊ, nʼebe ahụ ONYENWE ANYỊ ga-ahọpụta. Ọ bụkwa nke a ka ha bụ ruo taa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.