Joshua 9:19 BIU

[19] Ma ndịisi Izrel kwuru sị, “Anyị aṅụọla iyi nʼihu ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel sị, na anyị agaghị emetụ ha aka, ugbu a kwa anyị agaghị eme ha ihe ọbụla.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.