Joshua 7:19 BIU

[19] Mgbe ahụ, Joshua sịrị Ekan, “Nwa m, nye ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel otuto, nyekwa ya nsọpụrụ. Gwa m ihe i mere. Ezonarịkwala m ihe ọjọọ i mere.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.