Joshua 7:14 BIU

[14] “ ‘Nʼụtụtụ echi, unu ga-apụta nʼebo nʼebo. Ebo ọbụla ONYENWE ANYỊ họpụtara ga-apụta nʼikwu nʼikwu, ikwu ọbụla ONYENWE ANYỊ họpụtara ga-apụta bịa nʼezinaụlọ nʼezinaụlọ, ụlọ ọbụla nke ONYENWE ANYỊ họọrọ, ndị ikom ya ga-apụta nʼotu nʼotu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.