Joshua 6:8 BIU

[8] Mgbe Joshua gwachara ndị Izrel okwu, ndị nchụaja asaa ahụ bu opi ike nʼaka ha, nʼihu ONYENWE ANYỊ, gafere nʼihu na-afụ opi ike ha. Ndị bu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ sochiri ha azụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.