Joshua 6:13 BIU

[13] Ndị nchụaja asaa ahụ bu opi ike asaa ndị ahụ, na-aga nʼihu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ, na-afụ opi ike ha na-esepụghị aka. Ndị agha nọ nʼihu ha, ebe ndị nche na-eso ndị bu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ nʼazụ, nʼoge niile a a na-afụ opi ike ndị a na-esepụghị aka.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.