Joshua 4:24 BIU

[24] O mere ihe ndị a niile ka ndị niile bi nʼelu ụwa mata na aka ONYENWE ANYỊ dị ike. O mekwara ya ka unu onwe unu tụọ egwu ONYENWE ANYỊ Chineke unu, mgbe niile.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.