Joshua 2:24 BIU

[24] Ha gwara Joshua sị, “Nʼezie, ONYENWE ANYỊ enyela anyị ala ahụ niile, nʼihi na ndị niile bi nʼala ahụ na-atụ anyị ụjọ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.