Joshua 23:15 BIU

[15] Ma dịka ezi nkwa niile ONYENWE ANYỊ Chineke unu kwere si bụrụ ihe e mezuru emezu, otu a kwa ka ONYENWE ANYỊ ga-esi mee ka ihe ọjọọ niile ọ bara mba ya mezuo nʼisi unu, tutu ruo mgbe o mere ka unu laa nʼiyi nʼezi ala ahụ ọ na-enye unu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.