Joshua 23:1 BIU

[1] Ma mgbe ọtụtụ oge gasịrị, site nʼoge ONYENWE ANYỊ mere ka Izrel nwee ezumike nʼebe ndị iro gbara ha okirikiri nọ, Joshua aghọọla agadi, gbaa ọtụtụ afọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.