Joshua 22:5 BIU

[5] Ma lezienụ anya nke ọma idebe iwu na ụkpụrụ niile nke Mosis onyeozi ONYENWE ANYỊ nyere unu: nke bụ ịhụ ONYENWE ANYỊ Chineke unu nʼanya, ịga ije nʼirube isi nye ya, irube isi nʼiwu ya niile, ịdabere na ya, na iji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile fee ya ofufe.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.