Joshua 22:4 BIU

[4] Ugbu a, ONYENWE ANYỊ Chineke unu enyela ụmụnna unu mmeri. O meekwala ka ha zuru ike dịka o kwere nkwa na ọ ga-eme. Ugbu a, laghachinụ nʼụlọ unu, laghachikwanụ nʼala unu, ala ahụ Mosis onyeozi ONYENWE ANYỊ nyere unu nʼofe ọzọ nke osimiri Jọdan.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.