Joshua 22:29 BIU

[29] “Anyị agaghị enupu isi nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ; anyị agaghị esitekwa nʼiso ONYENWE ANYỊ Chineke wezuga onwe anyị, site nʼiwuru onwe anyị ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, na aja mkpụrụ ọka maọbụ ụdị aja ọzọ dị iche iche. Ebe ịchụ aja anyị maara bụ ebe ịchụ aja ONYENWE ANYỊ Chineke anyị, nke guzo nʼihu ụlọ nzute ya.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.