Joshua 22:22 BIU

[22] “Chineke onye kachasị chi niile, bụ ONYENWE ANYỊ! Chineke onye kachasị chi niile, bụ ONYENWE ANYỊ! Ya onwe ya maara, ka Izrel niile matakwa. A sị na nke a bụ nnupu isi, a sịkwarị na ọ bụ enweghị ntụkwasị obi nye ONYENWE ANYỊ, unu ahapụla anyị ka anyị dịrị ndụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.