Joshua 22:16 BIU

[16] “Otu a ka ọgbakọ niile nke ONYENWE ANYỊ sịrị, ‘Olee ụdị njehie dị nke a, nke unu mere megide Chineke? Olee otu unu si wezuga onwe unu site nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ, gaa wuore onwe unu ebe ịchụ aja, si otu a nupu isi megide ya?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.