Joshua 1:15 BIU

[15] tutu ruo mgbe ONYENWE ANYỊ Chineke unu nyere ha izuike, dịka o si nye unu, na tutu ruo mgbe ha nwetara ala niile bụ nke ONYENWE ANYỊ Chineke unu ga-enye ha. Mgbe nke a mezuru, unu ga-alaghachi azụ, nweta ala ahụ Mosis onyeozi ONYENWE ANYỊ nyere unu nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.