Joshua 19:51 BIU

[51] Ndị a bụ oke ala nke Elieza onye nchụaja, Joshua nwa Nun na ndịisi ụlọ ebo ụmụ Izrel, kere na Shaịlo site nʼife nza nʼihu ONYENWE ANYỊ, nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute. Ha si otu a kebie ala ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.