Joshua 18:6 BIU

[6] Unu depụtachaa ụzọ asaa ndị a nʼakwụkwọ, werenụ ya bịakwute m ka m feere unu nza nʼihu ONYENWE ANYỊ Chineke anyị ịchọpụta ebo ga-eketa akụkụ ọbụla nʼala ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.