Joshua 14:9 BIU

[9] Mosis ṅụrụ iyi sị m, ‘Ebe ọ bụ na i ji obi gị niile soro ONYENWE ANYỊ Chineke m, ala ahụ i jegharịrị ije nʼelu ya ga-abụ ihe nketa nye gị na ụmụ gị ruo mgbe ebighị ebi.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.