Joshua 14:7 BIU

[7] Agbara m iri afọ anọ nʼoge ahụ Mosis onyeozi ONYENWE ANYỊ si na Kadesh Banea zipụ anyị ịga iledo ala ndị Kenan anya. Mgbe anyị lọghachiri, agwara m ya okwu, kọwaara ya ihe m chere nʼobi m bụ eziokwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.