Joshua 14:12 BIU

[12] Ya mere, nye m ala ugwu ugwu ahụ ONYENWE ANYỊ kwere m nkwa nʼụbọchị ahụ. Gị onwe gị nụrụ nʼoge ahụ na ụmụ Anak bi nʼebe ahụ, na obodo ha bukwara ibu, na e jikwa mgbidi e wusiri ike gbaa ha gburugburu. Ma site nʼinyeaka ONYENWE ANYỊ, aga m achụpụ ha dịka ONYENWE ANYỊ kwuru.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.