Joshua 13:33 BIU

[33] Ma Mosis enyeghị ebo Livayị ala ọbụla, nʼihi na ọ gwara ha na ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel bụ ihe nketa ha nwere, dịka o kwere ha na nkwa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.