Joshua 11:15 BIU

[15] Nʼihi na nke a bụ iwu ONYENWE ANYỊ nyere Mosis onyeozi ya. Mosis nyekwara Joshua otu iwu a. Ugbu a Joshua emeela dịka a gwara ya. O mezuru ihe ndị a niile, bụ nke ONYENWE ANYỊ nyere Mosis nʼiwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.