Joshua 10:12 BIU

[12] Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYỊ mere ka ndị Izrel lụgbuo ndị Amọrait. Joshua gwara ONYENWE ANYỊ okwu nʼihu ndị Izrel niile sị, “Gị, anyanwụ, guzo nʼotu ebe na mbara eluigwe Gibiọn. Gị, ọnwa, guzokwa nʼotu ebe na mbara eluigwe na Ndagwurugwu Aijalon”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.