Job 42:9 BIU

[9] Ya mere, Elifaz onye Teman, na Bildad, onye Shu, na Zofa, onye Naaman mere dịka ONYENWE ANYỊ si nye ha nʼiwu. ONYENWE ANYỊ nabatakwara ekpere nke Job kpere nʼihi ndị enyi ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.