Job 2:1 BIU

[1] Ụbọchị ọzọkwa, ụmụ Chineke bịakwara igosi onwe ha nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ekwensu sonyekwaara ha ọzọ bịakwa igosi onwe ya nʼihu ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.