Jeremaya 8:19 BIU

[19] Gee ntị nụrụ akwa ndị m ka ọ na-ada site nʼebe dị anya. “ONYENWE ANYỊ, ọ sitela na Zayọn pụọ? Ọ pụtara na Eze ha anọkwaghị nʼebe ahụ?” “Gịnị mere ha ji site nʼoyiyi a tụrụ atụ, na arụsị ndị mba ọzọ ha na-efe kpasuo m iwe?”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.