Jeremaya 7:13 BIU

[13] Mgbe unu nọ na-eme ihe ndị a niile, ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara, agwara m unu okwu mgbe mgbe, ma unu jụrụ ige ntị. Akpọrọ m unu oku, ma unu jụrụ ịza.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.