Jeremaya 5:24 BIU

[24] Ha adịghị asị onwe ha, ‘Ka anyị tụọ egwu ONYENWE ANYỊ Chineke anyị, onye na-enye anyị mmiri ozuzo nʼoge ya, ọ bụkwa ya na-eme ka anyị na-ewebata ihe ubi anyị nʼoge ya.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.