Jeremaya 51:56 BIU

[56] Onye mbibi ga-ebuso Babilọn agha. A ga-adọta ndị bụ dike ya nʼagha, gbajisiekwa ụta ha niile. Nʼihi na ONYENWE ANYỊ bụ Chineke onye na-akwụghachi; ọ ga-akwụghachikwa nʼuju ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.